Jump to content

Atụmatụ Afọ nke Wikimedia Foundation/2025-2026/Mgbanwe dị ugbu a na-emetụta ọtụtụ mba n'ụwa niile

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation Annual Plan/2025-2026/Global Trends and the translation is 45% complete.

Kwa afọ, ka Wikimedia Foundation na-amalite atụmatụ anyị kwa afọ maka afọ na-abịa, anyị na-emepụta ndepụta nke mgbanwe n'ewu ewu nke anyị kwenyere na ọ ga egosipụta mmetụta ya nye Otu na ọrụ Wikimedia na-arụ. Anyị na-achọpụta usoro dị n'ịntanetị akọwapụtara nke ọma metụtara ebumnuche anyị, dị ka mgbanwe otu na ebe ndị mmadụ na-achọ ma na-enye ozi n'ịntanetị, ịrị elu nke ozi na-ezighi ezi na nke n'abụghị eziokwu n'ịntanetị, yana mgbanwe ụkpụrụ nke ndị na-eweta ozi ịntanetị. Nnyocha a na-enye anyị ohere ibido atụmatụ anyị site na ajụjụ ntụzịaka a, "Gịnị ka ụwa chọrọ n'aka Wikimedia ugbu a?"

Ajụjụ a bụ ihe na-akpali mkparịtaụka n'ofe nakwa na Otu a. Dị ka ọ dị n'afọ ndị gara aga, usoro mgbanwe ndị n'ewu ewu dị n'okpuru ebe a na-egosi ka nkà na ụzụ, ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba ụwa, na gburugburu ebe obibi anyị dị ugbu a si dị nnọọ iche n'ụbọchị nke amalitere Wikipedia, yana otu anyị ga-esi nọgharịa ka ọ daba na mgbanwe a nakwa wee mmepe. Nke ọ bụla ga-ahazi atụmatụ anyị kwa afọ ya nakwa atụmatụ ndị na-emetụta ọdịnihu anyị - site na iji ngwa teknụzụ siri ike chebe ndị Wikimedia na usoro ntụkwasị obi na usoro nchekwa gaa na nnwale na-ewetara ndị na-ege ntị ọdịnaya Wikimedia n'ụzọ ọhụrụ.

Mgbanwe na otu na ebe ndị mmadụ na-enweta ma n'enyekwa ozi

Trust in information online is declining and shared consensus around what information is true and trusted is fragmenting.

Last year, we noted that consumers are inundated with information online and increasingly want it aggregated by trusted people. With the launch of Google AI overviews and other AI search products, many people searching for information on the web are now being helped by AI. Even so, AI-assisted search has still not yet overtaken other ways that people get information (e.g., via traditional web search engines or on social platforms). However, we see that the trend we noted last year of relying on trusted people has grown stronger: people are increasingly skeptical of traditional knowledge authorities, such as government institutions and media, and instead turn in growing numbers to online personalities, who are having a bigger impact on what people believe and trust. Online personalities (e.g., podcasters, vloggers) on social platforms now factor more heavily in important events like political elections globally. By seeking out personalities who share their ideology and demographics, people are increasingly ending up in isolated filter bubbles that fragment shared consensus around facts.

People participate eagerly in online spaces that provide rewarding connection.

As a website that relies on the contributions and time of hundreds of thousands of Wikimedians, we closely follow trends in where and how people are contributing online. Last year, we highlighted that people now have many rewarding, potent ways to share knowledge online. This year, we observe that people globally are eagerly joining and sharing their knowledge and expertise in smaller interest-based groups (on platforms like Facebook, WhatsApp, Reddit, and Discord). These spaces are increasingly popular globally and make people feel more comfortable participating than broad, general social channels. A dedicated core of volunteers maintains these communities, performing vital activities like moderation and newcomer mentoring.

Maka ndị na-eto eto karịsịa, egwuregwu aghọọla ihe a na-eme na-emegide mgbasa ozi mmekọrịta. Ngalaba otu gbasara egwuregwu emepụtala na nyiwe dị ka Discord na Twitch, ebe ndị mmadụ na-ekekọrịta ike ma na-emekọ ihe ma sonye - na-ahazi mmemme ma ọ bụ ịhazi ọdịnaya na omume onye ọrụ - ọ bụghị naanị egwuregwu. Otugasị na-etinye uchu n'egwuregwu iji kwalite ntinye aka onye ọrụ na ngwaahịa ndị na-enweghị njikọ, dị ka ngalaba egwuregwu na-aga nke ọma ma na-eto eto nke The New York Times.

Ndị mmadụ nwere oke n'oge ha ji eme ihe omume n'ịntanetị, anyị hụtara nke ahụ dị ka otu ihe kpatara mbelata na ọnụ ọgụgụ ndị ọhụrụ na-edebanye aha dị ka ndị editọ na ọrụ Wikimedia - nke malitere na 2020-2021 ma na-aga n'ihu ruo ugbu a - o nwere ike bụrụ mmetụta mmụba na-eto eto na mkpesa nke isonye na ụfọdụ ebeb ndị ọzọ nwere nkwụghachi ụgwọ n'ịntanetị.

Mgbanwe na otu esi ekesa ma na-ahazi ozi ịntanetị

Digital information that is created and verified by humans is the most valuable asset in the AI tech platform wars.

Last year we predicted that AI would be weaponized in creating and spreading online disinformation. This year, we are seeing that low-quality AI content is being churned out not just to spread false information, but as a get-rich-quick scheme, and is overwhelming the internet. High-quality information that is reliably human-produced has become a dwindling and precious commodity that technology platforms are racing to scrape from the web and distribute through new search experiences (both AI and traditional search) on their platforms. Publishers of human-created online content across multiple industries (for example, many of the major news and media companies globally) are responding by negotiating content licensing deals with AI companies and instituting paywalls to protect themselves from abusive reuse. These restrictions are further decreasing the availability of free, high-quality information to the general public.

Struggles over neutral and verifiable information threaten access to knowledge projects and their contributors.

Last year, we highlighted that regulation globally poses challenges and opportunities to online information-sharing projects that vary by jurisdiction. This year, challenges to sharing verified, neutral information online have increased significantly. Public consensus around the meaning of concepts like “facts” and “neutrality” is increasingly fragmented and politicized. Special interest groups, influencers, and some governments are undermining the credibility of online sources that they disagree with. Others also try to silence sources of information through vexatious litigation.

N'ụwa niile, ọnụ ọgụgụ na-arịwanye elu nke iwu ndị na-achọ ịhazi usoro teknụzụ dị n'ịntanetị adịghị enye ohere maka Otu na-adịghị akwụ ụgwọ nke dị na mmasị ọha, dị ka atụmatụ sayensị mepere emepe, ihe ọmụma nke igwe mmadụ na ebe nchekwa ihe nketa omenala, na ebe nchekwa ịntanetị. Iwu Intaneti nke Otu ihe-dị onye ọbụla mma nwere ike bụrụ ihe ịma aka n'ihu nye ndị ntinye aka na nzuzo nke ndị na-ege ntị na nhiwe ndị a, ma buso omume imezi ọdịnaya otu agha. Dịka ọmụmaatụ, iwu nke ga-amanye nhiwe iji nnyochaa njirimara na soo omume nke ndị ọbịa ma ọ bụ ndị nnyere aka nwere ike itinye nzuzo na nchekwa ndị mmadụ ịnweta ma ọ bụ kesaa ozi na nsogbu. Iwu na-atụ anya nhiwe iwepụ ọdịnaya ahụrụ dị ka ozi na-ezighi ma sonye ikwado ihe nchekwa arụnyere iji lebara ozi na-ezighi ezi na nhiwe na-arụ ọrụ site na nkwenye otu, ma họrọ ihe ziri ezi kama ịhọrọ nnweta ego.

Numbers of users with extended rights is in decline

Wikipedia's long-term sustainability relies on a steady influx of new users who contribute quality content and remain engaged. Across Wikimedia sites, trusted volunteers perform tasks—both technical and social—to keep Wikimedia projects and their communities running smoothly and safely. However, recent research indicates a decline in users with extended rights, posing challenges to the growth and health of the community.

Users with extended rights – a group that encompasses administrators, functionaries, and a number of other roles with advanced access – play an outsized role in the health of Wikimedia projects, preventing harm and paving the way for positive change. Users with extended rights represent the throughline to enabling our projects to be multigenerational.

Read more and join the conversation about the Foundation’s technical and social initiatives to support users with extended rights.

Kedu ihe na-esote yana otu ị ga-esi sonye na mkparịtaụka

Dị ka ọ dị na ozi anyị gara aga nye ndị Otu anyị banyere ọnọdụ mgbanwe n'ewu ewu, nke a abụghị ndepụta zuru oke nke ihe ịma aka na ohere chere Otu anyị anyị ihu, kama ọ bụ ụzọ isi malite mkparịtaụka na ịkwado otu anyị ga-esi nye ihe ụwa chọrọ n'aka anyị ugbu a ka anyị na-amalite ịhazi atụmatụ maka afọ mmefu ego na-esote. N'afọ gara aga, onye isi ngwaahịa na teknụzụ Selena Deckelmann kpọrọ ndị Otu anyị zuru ụwa ọnụ ka ha kwupụta mgbanwe n'ewu ewu zuru ụwa ọnụ na mgbanwe ndị kacha ha mkpa - anyị na-agba gị ume ka ị gaa n'ihu na mkparịtaụka a na ibe okwu a. N'ime ọnwa ndị na-abịa, Wikimedia Foundation ga-ebipụta atụmatụ ya kwa afọ iji wepụta ọrụ anyị tụrụ aro maka afọ na-abịa na nzaghachi na mgbanwe n'ewu ewu ndị a. Ụfọdụ ọrụ amalitelarị; dịka ọmụmaatụ, iji lebara mbelata nke ndị ndezi ọhụrụ, anyị na-agbakwunye ụdị ọhụrụ “nlebaranya ndezi,” usoro ọrụ nwere ọgụgụ isi nke na-eme ka ndezi mkpanaka dị elu ma dị mfe maka ndị bịara ọhụrụ ma na-abawanye ohere ha ịga n'ihu na-enye aka. Anyị na-atụ anya mkparịtaụka ndị ngalaba otu anyị ndị ọzọ gbasara otu anyị nwere ike isi chebe ma kwalite ọrụ ihe ọmụma n'efu anyi nye mmekọrịta ọha na eze na-agbanwe agbanwe.