!!FUZZY!!Akwụkwọ ikike mmegharị
Appearance
Outdated translations are marked like this.
Akwụkwọ ikike mmegharị ga-abụ akwụkwọ ana atụanya ịkọwa ọrụ na ọrụ dịịrị ndị otu na ụlọ ọrụ niile nke Wikimedia Movement, gụnyere ịtọpụta ndị otu zuru ọnụ maka ịchiisi nke njem a
Akwụkwọ ikike mmegharị bụụrụ Ntụgharị atụmatụ ihe dị mkpa
Ihe banyere ya
Dịka atụmatụ Ntụgharị atụmatụ nke "Gbaa mbọ hụ na ịha nhatanha n'ime mkpebi" " deturu Akwụkwọ ikike mmegharị ga:
- Debe Abamuru, ụkpụrụ na ntọala amụma nye usoro nhazi njem a, ma gbakwunye ọrụ na ọrụ dịịrị Òtù ọgbakọ Mba Ụwa, mpaghara na Họbụ nwere ebe nlegaranys, tinyekwara ụlọ ọrụ ndị ọzọ dị adị na ndị ọhụrụ na ndị òtù na-emewe atụmatụ,
- Ka enwee usoro ụkpụrụ ihe achọrọ nakwa ụzọ kachasị maka ime mkpebi tinyere usoro metụtara gburugburu ọbụla nke njem a zí ezi ma nwee ezi ntụkwasị Obi n'aka ndị isi Nsonye , ịma atụ maka:
- Na-edobe gburugburu ebe mmekọrịta dị mma,
- Ime nnweta na nkesa ihe nweta gburugburu niile nke njem a
- Inye ntụzịaka gbasara otu ekwesịrị isi kesa ihe nrụpụta tinyere ezi nkọwa gbasara mmefụ.
- Ịkọwapụta otu obodo si arụkọ ọrụ ọnụ ma na ele ara ibe ha anya.
- Ịtọ ntuanya nke ndị nsonye na ikikere ndị nsonye.
Oge ihe omume
Nke a bụ usoro oge emeerela. Ọ bụ ezie na ọ na-egosi ụzọ ndị metụtara mmepụta Movement Charter, ụbọchị emebere nwere ike ịgbanwe ma emechaa. A ga-enwe ike ime mgbanwe ndị ahụ iji zenarị usoro ngwa ngwa, ọkachasị mgbe ana enwe ọgbakọ mkpọkọrita ngalaba òtù na ndị ọzọ, nke siri ike ịmachi n'ime oge a kara aka.
Oge | Usoro |
---|---|
Novemba 2021―Jenụwarị 2022 | Iguzobe usori nkwado yana usoro ime nke Otu Nhazi Nnyocha na nchịkọta ozi |
Febụwarị 2022―Ọktoba 2022 | * Nnyocha na ịchịkọta ozi Ịkepụta ibe akwụkwọ mbụ nke Charter a ọdịnaya na mkparịta ụka nye ndị niile ọ metụtara. |
Novemba 2022 | Agba nke mbụ ndepụta nke ibe Movement Charter (preamble,Values & Principles, naRoles & Responsibilities statement of intent) ebipụtara |
Novemba 2022―Jenụwarị 2023 | ọkpụkpọ oku nnọkọ nke ngalaba otu nke agba mbụ nke nchịkọta ibe nke Movement Charter edepụtara |
Febụwarị 2023―Maachị 2023 | Ntụgharị uche nye nzaghachị na nlebaharị anya nke agba mbụ nke ibe edepepụtara. |
Eprel 2023 | Special:MyLanguage/Movement Charter/Ratification/April 2023/ConsultationỌgbakọ mkparịtauka ngalaba òtù gbasara Usoro Nkwenye nke ndétu usoro Movement Charter |
Eprel 2023―Julaị 2023 | Odide ibe agba nke abụọ nke Movement Charter |
Julaị 2023 | Ogbe nke abụọ nke akwụkwọ edemede akwụkwọ ikike mmegharị (Hubs, Kansụl Mba Nile, Ọrụ & Ọrụ na Nkọwa okwu) ebipụtara |
Julaị 2023―Septemba 2023 | ọkpụkpọ òkù ngalaba òtù na agba nke abụọ nke ibe Movement Charter edekọbara |
Septemba 2023―Disemba 2023 | MCDC consultations at local events |
Novemba 2023―Maachị 2024 | Review of feedback and second iteration drafting of full Movement Charter |
2 Eprel 2023 | First version of the full Movement Charter published |
Eprel 2024 | Nkwurịta okwu obodo nke akwụkwọ ikike zuru ezu |
Mee 2024―Jụn 2024 | Finalization of the full charter text based on community feedback Preparation for the ratification vote of the Movement Charter |
10 Jụn 2024 | Publication of the final version of the Movement Charter text |
25 Jụn 2024―9 Julaị 2024 | Usoro Nkwenye maka Movement Charter |