Jump to content

Wiki Loves Women/SheSaid/SheSaid 2024

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wiki Loves Women/SheSaid/SheSaid 2024 and the translation is 78% complete.
Outdated translations are marked like this.
Wiki Loves Womenː SheSaid

    Nchepụta #SheSaid, bụ akukụ nke atụmatụ Wiki Loves Women, n'aja Ụmụ nwanyị bụ isi ike site n' ilekwasị anya na mpụta ìhè ha site na nkepụta na mmeziwanye Ndenye Wikiquote metụtara ha.

    Kemgbe mmalite ya na October 2020, mkpọsa #SheSaid na Wikiquote enwetala ọmarịcha ihe ịga nke ọma. Ka ọ na-erule Jenụwarị 5th, 2021, ọ nyere aka na mkpokọta akụkọ ọhụrụ ma ọ bụ nke emelitere dị Narị asato na iri isii na asaa n'ofe asụsụ asaa nke nwere ndenye ọhụrụ. N'ime asụsụ ndị ahụ, Italian Wikiquote pụtara dị ka onye ndu doro anya, yana nnweta edemede Narị anọ na ise , ebe nke sochiri anya bụ Wikiquote nke Ukraine na nwere edemede Otu narị na iri asatọ na asaa nakwa nke French nwere edemede otu Narị na ise . Mpụtaara a pụtara ìhè bụ ihe ịtụnanya n'ezie, anyị na-agbatịkwa ekele anyị maka ịkwalite olu ụmụ nwanyị.

    N'ịkwado na ihe ịga nke ọma a, Na 2021', mbipụta nke abụọ nke mkpọsa ahụ gosipụtara na ọ nwere mmeri, butere imepụta ntinye otu puku na narị ise karịa nke Wikiquote n'ofe asụsụ itoolu yana ọtụtụ ndenye na-anatakwa mmezi. Italian'Tagalog pụtara dị ka asụsụ ndị kacha arụsi ọrụ ike n'oge mbipụta a, na-enye aka n'ihu n'ọrụ nke igosi olu ụmụ nwanyị.

    Na 2022, ndị òtù WLW team nwere Obi ụtọ ihiwe Ogo nke atọ nke mkpọsa a nke nwere mpụtara edemede +4158 ekeputara ma dezie edemede +1918.

    Na 2023, mkpọsa nwere mpụtara nke edemede +5555 ekeputara ma edemede +1766 edoziri.

    N' ihe ihe ịga nke ọma ya dị ịtụ n' anya , Mkpọsa She said ga apụta ihe na agba nke afọ ise, nke ga-ewre ọnọdụ na ọnwa Septemba abalị mbụ ruo December 31st, 2024. Site n'ilekwasị anya na ihe omume ndị gara aga, mkpọsa a n'afọ ụkwụ n' Ebumnuche ya bụ mgbalị n' imeziwanye mpụta ihe nke ụmụ nwanyị site n'ikepụta na imezi Ndenye Wikikwotu metutara ọrụ na mgbalị ha.

    Nhiwe

    • Mee: Ịkpọ oku maka arịrịọ ego ọrụ - Done
    • June, 1st:' Ụbọchị ikpeazụ iji debanye akwụkwọ maka arịrịọ ego ọrụ (Cycle67) - Done
    • Septemba, 1st:' Ụbọchị ikpeazụ iji debanye akwụkwọ maka arịrịọ ego ọrụ (Cycle7) - Done
    • September, 1st: Malite mkposa - Doing...
    • October - November: #SheSaid webinars - Doing...
    • October - December: #SheSaid Ihe omume ọgbakọ otu - Doing...
    • December, 31st: Ngwụcha mkposa - Doing...

    Ngalaba Òtù asụsụ ndị nsonye : GAA EBE AHU KA ISONYE

    Biko tinye naanị asụsụ ndị a ebe a:

    Sonye n'ihe a na-eme

    A bụm onye Ọhụụ

    Nzọụkwụ dị mfe ị ga-eme mgbe ị na-enye aka na Wikiquote bụ:

    1. Ndebanye aha na ọrụ Wikimedia.
    2. Chọọ ihe ndị ụmụ nwanyị ama ama kwuru n'ịntanetị (na-edekọ ebe ị chọtara ihe ndị a ikọwapụtara).
    3. Lelee mmeghe a na otu esi edezi na Wikiquote.
    4. Tinye ihe ndị ahụ e kwuru na Wikiquote ma hụ na e nwere akụkọ ndụ dị mkpirikpi banyere nwanyị ị na-egosi.
    5. Chetakwa iji #tag hashtag na Ndepụta nchịkọta ihe imere ka anyị nwee ike ịchọta ya!
    6. A ga-enweta ihe ndị a pụrụ ịdabere na ha, ya bụ na, ebe akụkọ, akwụkwọ akụkọ, akwụkwọ ọgụgụ, wdg.
    7. Tinye njikọ na ede dibia nke ebe isi dee na ntinye aka gị.
    8. Soro mkpọsa #SheSaid na Facebook ma ọ bụ Twitter @WikiLovesWomen

    A bụ onye Nsonye Wikimedia

    1. Nke mbụ, biko tinye aha gị (ọ dịchaghị mkpa ma ọ dị mma ịhụ onye nwere mmasị inyere aka 🙂)
    2. Ịchọrọ ịmara maka Wikiquote nke ọma! Lelee webinars etinyere n'okpuru!
    3. Kesaa postcard ndị e mepụtara na 2024, mepụta akara akwụkwọ ma ọ bụ postcard.
    4. Sonye nchepụta a na ngalaba Òtù asụsụ Wikikwotu gị site n'itinye kwotu ma jiri #SheSaid hashtag na ndepụta nchịkọta ihe imere!
    5. Kesaa ntinye aka ị gbakwunyere na mgbasa ozi mmekọrịta na #SheSaid
    6. Soro mkpọsa #SheSaid na Facebook ma ọ bụ Twitter @WikiLovesWomen

    Ndị Affiliate na User group Sonyeerenu

    Biko tinye naanị otu mmekọ gị ma ọ bụ otu ọrụ gị ebe a:

    • Affiliate
    1. Global WikiEducation Initiative
    2. Wikimedia UAE
    3. Maghreb Region
    4. Fante Wikimedians Community
    5. Igbo Wikimedians User Group
    6. WikiDonne User Group (itwq page)
    7. Wikimedia Community User Group Sénégal

    Ọ masịrị gị?

    Debanye aha gị, jiri ~~~~, i.e. tildes anọ, gụnyekwara ntinye okwu ọbụla ịchọrọ ikwuputa.

    • Bulleted list item

    SOFONIE DALA [[1]]22:30, 07 December 2023 (UTC) My success is not measured by the number of likes, the number of shares, subscribers and the number of views. These are the metrics of #Facebook, LinkedIn, YouTube, and social networks in general. This is how social media measure success. But my metric, my standard of evaluation and my success, is how much it changed my life, how much it contributed to my intimate reform, how much it positively impacted people's lives.[reply]

    Finding a place where i can make an imapct. Discovered this page through WikiWomen Camp 2023

    KishorEdits (talk) 13:21, 18 September 2024 (UTC)[reply]

    Tinyé onwé gị

    Ibe nzikọrịta ozi

    Ndị otu Wiki Loves Women nwere obi ụtọ inye nhọrọ dị iche iche maka mgbasa ozi mmekọrịta, postcard, na akwụkwọ edemede. Anyị na-agba gị ume iji ha mee ihe n'ụzọ na-amasị gị n'enweghị ihe mgbochi ọ bụla.

    For help and access to templates on Canva, please get in touch with Afek91

    Njikọ nke kategori SheSaid 2024 visuals

    Social Media Visuals

    Bookmarks

    Postcards

    Slides

    Below are slides for your presentations or use this presentation translated in Arabic, French, and English for use in your training sessions, if needed.