Jump to content

Movement Charter/kọmitii Ndepụta/Ọkwa - Vootu Nkwado amalitela

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Drafting Committee/Announcement - Ratification vote opens and the translation is 100% complete.

Ịtụ vootu iji nabata Movement Charter Wikimedia amalitela ugbu a - tụọ vootu gị

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka atụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki. Please help translate to your language

Ndewo onye ọ bụla,

Ịtụ vootu iji nabata Wikimedia Movement Charter amalitela ugbu a. Movement Charter Wikimedia bụ akwụkwọ iji kọwapụta ọrụ na ọrụ dịịrị ndị otu na ngalaba niile nke otu Wikimedia, gụnyere imepụta otu ọhụrụ – Council Global – maka ọchịchị Otu a.

Ndepụta ikpeazụ nke Wikimedia Movement Charter adịla na Meta n'asụsụ dị iche iche.

Ịtụ vootu ga amalite na Securepoll na Juun 25, 2024 na 00:01 UTC ma ọ ga akwụsị Jụlaị 9, 2024 na 23:59 UTC. Biko gụkwuo gbasara usoro ịtụ vootu na nkọwagasị ikike ntozu na Meta.

Ịgụchaa Charter a, biko ie vootu ebe a ma bawanye ikesa ederede a.

Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ ọ bụla gbasara votu nnabata, biko kpọtụrụ Charter Electoral Commission na cec@wikimedia.org.

N'aha CEC,