Jump to content

Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Ime Ntuliaka amalitela

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Voting open and the translation is 100% complete.

Kwuo Uche gị: tụọ votu maka bọọdụ ndị nlekọta 2024!

Ndewo nụ,

Oge ịtụ vootu maka 2024 Board of Trustees amalitela ugbu a. Enwere mmadụ iri na abụọ (12) na-azọ ọkwa maka nnọchiteanya oche anọ (4) na Board.

Mụtakwuo maka ndị na-azọ ọkwa nnọchiteanya site na ịgụ nkwupụta ha na azịza nke ajụjụ ndị ngalaba otu.

Mgbe ị dị njikere, gaa na ibe ntụliaka SecurePoll iji mee ntuliaka. Votu a na-amalite site n'abalị atọ nke ọnwa Septemba na 00:00 UTC ruo Septemba 17 na 23:59 UTC.

Iji lelee ntozu ime ntuliaka gị, biko gaa na peeji ntozu ndị n'eme ntuliaka.

Yagazie

Kọmitii n'ahụ maka Ntuliaka Na Board Selection Working Group