Jump to content

Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Ncheta email nye onye ga-atụ vootu

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Voter email reminder and the translation is 100% complete.

N'izu gara aga ime ntuliaka na Ntuliaka 2024 nke Wikimedia Foundation Board of Trustees

Ndewo $USERNAME

Ị na-anata emailu a n'ihi na ị ruru ogo ịtụ vootu na ntuliaka 2024 Wikimedia Foundation Board of Trustees. Ntuliaka a meghere na Septemba 3, 2024, ma ọ ga-emechi na Septemba 17, 2024 na 23:59 UTC.

Ndị Bọọdụ bụ ndị ngalaba òtù na-eme mkpebi nye Wikimedia Foundation. Matakwuo banyere Board of Trustees.

N'afọ a, a ga-eji votu a họrọ ndị nnọchiteanya anọ. Mmadụ iri na abụọ (12) na-azọ ọkwa maka ịnọchiteanya ndị a. Mụtakwuo maka ndị chọrọ isonye na Board of Trustees 2024.

Nhọrọ gị dị mkpa - kwuo obi gị gbasara onye nọ na Wikimedia Board of Trustees.

Ọ bụrụ na ị tụọlarị vootu, daalụ maka ịtụ vootu, ma biko leghaara ozi emailu a anya. Dị ka otu onye , ị nwere ikike naanị otu vootu, n'agbanyeghị akaụntụ ole dị iche iche ị nwere. Ị nwere ike ịgbanwe vootu gị ọtụtụ ugboro dịka ịchọrọ, naanị vootu ikpeazụ ka a ga-agụ.

Ntuliaka ga-emechi na 23:59 UTC na Septemba 17.

Gaa na peeji Securepoll nke ndị n'eme ntuliaka, ebe ị ga-amụta ka esi eme ntuliaka ma tụọ vootu ugbu a!

Yagazie

E zigara ozi a n'aha Kọmitii Ntuliaka na Board Selection Working Group

E zigara gị ozi a maka idebanyere address emailu gị n'ọrụ Wikimedia Foundation. Iji wepụ onwe gị na ozi ọkwa ntuliaka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia No Mail List.

Plain text version

Ndewo $USERNAME,

Ị na-anata ozi a n'ihi na ị ruru ogo ịtụ vootu na ntuliaka Wikimedia Foundation 2024 Board of Trustees. Ntuliaka ahụ meghere na Septemba 3, 2024, ma ọ ga-emechi na Septemba 17, 2024 na 23:59 UTC.

Ndị Bọọdụ bụ ndị ngalaba òtù na-eme mkpebi nye Wikimedia Foundation. Matakwuo banyere Board of Trustees <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_Board_of_Trustees/Overview>

N'afọ a, a ga-eji votu a họrọ ndị nnọchiteanya anọ. Mmadụ iri na abụọ (12) na-azọ ọkwa maka ịnọchiteanya ndị a. Matakwuo maka ndị chọrọ isonye na Board of Trustees <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_elections/2024/Candidates>.

Nhoro gị dị mkpa - kwuo uche gị gbasara onye nọ na Wikimedia Board of Trustees.

Ọ bụrụ na ị tụọlarị vootu, daalụ maka ịtụ vootu, ma biko leghaara ozi  a anya. Dị ka otu onye , ị nwere ikike naanị otu vootu, n'agbanyeghị akaụntụ ole dị iche iche ị nwere. Ị nwere ike ịgbanwe vootu gị ọtụtụ ugboro dịka ịchọrọ, naanị vootu ikpeazụ ka a ga-agụ.

Ime ntuliaka ga-emechi na 23:59 UTC na Septemba 17.

Gaa na peeji Securepoll nke ndị n'eme ntuliaka na spol ma tụọ vootu ugbu a!

Yagazie,

E zigara ozi a n'aha Kọmitii Ntuliaka na Board Selection Working Group

E zigara gị ozi a maka idebanyere addresị emailu gị n'ọrụ Wikimedia Foundation. Iji wepụ onwe gị na ozi ọkwa ntuliaka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia No Mail List <https://meta.wikimedia.org/wiki/Wikimedia_nomail_list>.