Jump to content

Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Ime Ntuliaka emechiela

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Voting close and the translation is 100% complete.

Oge ịtụ vootu Board of Trustees 2024 emechiela

Ndewo,

Daalụ onye ọ bụla sonyere na Ntuliaka Board of Trustees Wikimedia Foundation 2024! Emechiri ime ntuliaka na Septemba 17th na 23:59. Ihe nchịkọta, gụnyere nsonaazụ mbido, ka a ga-akọwapụta n'ọnwa Ọktọba, mgbe ndị nnyocha mechara ọrụ ha. Nkwupụta ọkwa nke ndị nnọchiteanya ọhụrụ ga-aịa ma emesịa, ozugbo anabatara ndị ahọpụtara ahọpụta (ndị niile ahọpụtara na-adabere na ndabere na nlele mgbasa ozi ma ha agaghị eru ogo ịnọdụ ala ruo mgbe ha gafechara nnyocha) ma ndị Board ahọpụta ha.

Nhọrọ gị dị mkpa - kwuo uche gị onye ịchọrọ ịnọ na Wikimedia Board of Trustees.

A na-eme atụmatụ ibipụta nnyocha zuru oke mgbe ekwuputara mpụtaara ya. Ka ọ dị ugbu a, ị nwere ike ịlele data emepụtara n'oge ntuliaka.

Yagazie

Kọmitii n'ahụ maka Ntuliaka Na Board Selection Working Group