Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/ mpụtaara (ụdị dị mkpirikpi)
Appearance
Mpụtaara mbụ nke ntuliaka Board of Trustees Wikimedia Foundation 2024
Ndewo nụ,
Ekene dịrị onye ọ bụla sonyere na Ntuliaka nke 2024 Wikimedia Foundation Board of Trustees. Ihe ruru ndị ngalaba otu nke 6000 sitere na ihe karịrị ọrụ wiki 180 tụrụ vootu.
Ndị nsonye anọ a na-azọ ọkwa bụ ndị a kacha tụọrọ vootu:
Ọ bụ ezie na a họpụtara ndị a site na ntuliaka, a ka chọrọ ka a họpụta ha na Board of Trustees. Ha kwesịrị ịgafe nnyocha nke ọma ma mezuo iru ogo ndị edepụtara na Iwu. A ga-ahọpụta ndị nnọchiteanya ọhụrụ na nzukọ Board ọzọ na Disemba 2024.
Gụkwuo gbasara mpụtaara a na Meta-Wiki
Yagazie
Kọmitii n'ahụ maka Ntuliaka Na Board Selection Working Group