WikiForHumanRights 2023 na Ogbe Igbo/Iwu
Appearance
Outdated translations are marked like this.
#WikiForHumanRights in the Igbo Community: Right to a Healthy Environment
About | Rules | Get Involved | To-do list | Igbo Community |
Iwu
- A ga-emepụta ndenye na Igbo Wiktonary. Tupu imepụta okwu ọhụrụ na Wiktionary Igbo,
- Okwesiri ka isonye na nnọkọ a ga ekuzi otu esi emepụta na dezie ndenye na Wiktionary Igbo
- họrọ otu mkpụrụokwu n'ime ndepụta ma ọ bụ mepụta okwu ndị na-adịghị na Wiktionary Igbo.
- Iji mepụta ndenye ziri ezi, hụ na:
- Okwu niile e mepụtara na Wiktionary Igbo dị n'asụsụ Igbo
- Okwu ndị e kere na-adaba n'oke (ahụike gburugburu ebe obibi, ikike mmadụ, mmetọ, mgbanwe ihu igwe, mfu nke ụdị dị iche iche, wdg)
- Mepụta ndenye dị ọcha na isiokwu na ntụgharị asụsụ kwesịrị ekwesị
- Tinye foto na ịkpọ okwu ọdịyo
- Ekwesịrị ịnweta onyonyo na ọdịyo site na Wikimedia Commons
- Jikọọ nke ọma ma ọ bụ rịọ maka enyemaka.
- Tinye atu. Lee ntuziaka n'okpuru:
- Iji tinye otu aha jiri koodu
[[Category:Aha]]
. - Itinye atu isiokwu dịka mgbanwe ihu igwe jiri: koodu
[[Category:Mgbanwe ihu igwe]]
- Maka otu ikike gburugburu ebe obibi jiri:
[[Category: Ikike gburugburu ebe obibi]]
- Maka atu ikike mmadụ jiri
[[Category: Ikike mmadu]]
- Iji tinye otu aha jiri koodu
- Ikpe ikpe nke asọmpi a ga-adabere na édémédé ndị na-enye aka nwere ọnụ ọgụgụ kasị elu nke okwu ndị e kere nke ọma ga-erite onyinye.
- A ga-eji dashboard iji soro ndezi ndị sonyere
- A ga-ejikwa ngwa hashtag. Tupu ibipụta mkpụrụokwu imepụtara, hụ na ị denyere#Wikiforhumanrightsig2023 na nchịkọta ndezi gị.