Tech/News/2024/44
Appearance
Nchịkọta Akụkọ Tek kwa izu ụka n'enyere gị aka iji leba anya na ihe gbasara mgbanwe ngwa emere n'adịghị anya maka mmụta nke gị na ndị nsonye Wikimedia. Subscribe, contribute na give feedback.
Nke garalanụ | 2024, izu 44 (Mọnde 28 Ọktoba 2024) | Nke ọzọ |
Tech News: 2024-44
Latest tech news from the Wikimedia technical community. Please tell other users about these changes. Not all changes will affect you. Translations are available.
Mmelite nke ndị ndezi
- Mgbe emechara na Nọvemba, a ga-ebuga ndọtị Charts na ule wiki iji nye aka chọpụta ma dozie nsogbu ọ bụla. A na-ele ányá nlebanya nchekwa I ji nye aka mezie ka ebuga na wiki pilot maka nnwale sara mbara. Ị nwere ike ịgụ mmelite ọrụ Ọktọba wee hụ akwụkwọ ọhụrụ na ihe atụ na Beta Wikipedia.
- Lee ọrụ 32 niile ndị obodo nyefere nke edoziworo izu ụka gara aga. Dịka ọmụmaatụ, Pediapress.com, ọrụ dị na mpụga nke na-emepụta akwụkwọ sitere na Wikipedia, nwere ike iji Wikimedia Maps tinye foto igbe ozi emegoro tupu emee n'ime akwụkwọ ha ebipụtara na Wikipedia. [1]
Mmelite maka ndị na-enye aka na teknụzụ
- Wikis nwere ike iji ntụgharị njem a na-eduzi iji nyere ndị bịara ọhụrụ aka ịghọta otu esi edezi. Mgbatị njem nlegharị anya na-arụ ọrụ ugbu a na odidi gbara ọchịchịrị. Ndị na-elekọta njem nlegharị anya nwere ike lelee njegharị ha ka ha hụ na ọ nweghị ihe dị njọ. Ha nwekwara ike ịtọ
emitTransitionOnStep
ruotrue
iji dozie ahụhụ ochie. Ha nwere ike iji ọkọlọtọ ọhụrụallowAutomaticBack
iji zere bọtịnụ azụ ha achọghị. [2] - Ndị nchịkwa na ọrụ Wikimedia ndị na-eji Nuke Extension ga-achọpụta na ọtụtụ nhichapụ ndị ejiri ngwá ọrụ a, nwere mkpado "Nuke". Mgbanwe a ga-eme ka nleba anya na nyochaa nhichapụ ejiri ngwaọrụ ahụ mee dị mfe. [3]
Tech news prepared by Tech News writers and posted by bot • Contribute • Translate • Get help • Give feedback • Subscribe or unsubscribe.